Are you an artist? Make the most of your lyrics with Musixmatch Pro!
Verified by Curator
14 contributions
about 3 years ago
Translations
English
Spanish
French

Lyrics of Ekwueme by Prospa Ochimana,Osinashi Nwachukwu

Onye Nwe anyi ezitewo
Ndi Mmoziya ka ha nonyere anyi
You are the Living God o
Eze, no one like You
Ekwueme! Ekwueme!
Ekwueme! Ekwueme!
You are the living God o!
Eze, no one like you
Ekwueme! Ekwueme!
Ekwueme! Ekwueme!
You are the living God o!
Eze, no one like you
You are the living God o!
Eze, no one like you
Eze, no one like you
You′re my Healer, You are my Keeper
My Restorer, My Life-giver
You are the living God o!
Eze, no one like You
No one can do me like You do
No one can touch me like You do, God! eh
You are the living God o!
Eze, no one like You
You picked me from the miry clay
Set my feet on the rock to stay
You are my promoter
You are my defender
You are the Living God o!
Eze, no one like you
Okechi e nnukwu chi
Okechi e nnukwu chi
Nani gi bu ome okachie
Nani ihe ikwuru bu ihe ina eme
Omo okachie nnukwu chi
Amama amasi amasi
Olori ihe loro che loro enti
Agu bata Ohia Mgbada awara Oso
Ekwueme so gi bu Ekwueme
Ihe ikwuru bu ihe ina eme
Ihe ikara bu ihe ina eme
Obu onye n'ekwu ma chim kwuchasia?
Obu Onye N′aturu chim uka chukwu?
Inweghi mgbanwe chukwu ebighebi e
Inweghi onyiri amama amasi amasi
Ebube dike, Okechi, Ekwueme
Ihe ikwu k'ina eme
Oloro Ihe loro ihe loro
Enyi kpuru odumu n'
Oke nmanwu n′eta Onwe ya
Ogbara nkiti Okwu biri n′ onu ya
Echeta obi esie ike
Gaga n' ogwu
Amama amasi amasi
Oje n′ nmuo, Oje na madu chukwu Oma
Obata ulo adinma
Ebube dike, Ebube dike, Ebube dike, Ebube dike
Ekwueme!
Ekwueme, Ekwueme
Ekwueme, Ekwueme, Ekwueme
Chi jury éluigwe we ju Uwa nile
Ekwueme ihe ikwuru ka ina eme
Ekwueme nani gi bu ekwueme
Ikuku aman'onya chi obioma
Ekwueme ememue Ogara ngada nga
Obata ulo adi uma, chukwu onye olu ebube
Ekwueme ihe ikwuru ka′ina eme
Obu onye n'aturu gi uka chukwu oma?
Obudi Onye n′ekwu ma ikwuchasi chukwu ebighebi
Nani gi bu ekwu eme, ihe ikara bu ihe ina eme o!
Ekwueme ibu ekwueme
Oke nmiri nke n'ebu ogwe!
Ebighebi eligwe!, Oke nmanwu n'eti onwe ya
Obata ulo adimma
Chukwu o, chukwu o, chukwu o, chukwu o, chukwu o
Ekwueme imedawomu obi
Chukwu oma, Oletara onye emejoro chukwu oma
Ekwueme, chi n′echere mu so gi bu ekwueme o
Ekwuemem mu mmm Ekwueme
See what you′ve done for me
See how you set me free
You are the Living God o!
Eze, no one like You
See what you've done for me
See how you delivered me
You are the Living God o!
Eze, no one like You
Eze, no one like You
Eze, no one like You
You are the Living God o!
Writer(s): Prosper Ochimana

Contribute

To-do

Structure Tag
Identify the song's sections

Completed

Lyrics
Verified by Curator
Performers Tag
Identify who's singing what

Credits

This song has no credits yet

Contributions

Last edit about 3 years ago
Show 14 contributors
Ekwueme
Ekwueme
Single • 2017 • 1 track
1
Ekwueme
Prospa Ochimana, Osinashi Nwachukwu
Are you an artist? Distribute your lyrics!
Take full control of your lyrics. Curate, sync, and distribute your lyrics on Spotify, Apple Music, and more.
Explore Musixmatch Pro